NECO 2021 Igbo Objective And Essay Answers

NECO 2021 Igbo Objective And Essay Answers (Thursday 5th August 2021)

Paper III & II: Objective & Essay – Yoruba – 2:00pm – 5:00pm

OBJECTIVE

1-10: CACCAABECA

11-20: CEEBDECBDC

21-30: ACDECBBCCB

31-40: DBBDEACAEE

41-50: CAAADEABCB

51-60: ACCBDBEBBA

IGBO ESSAY

(3)

(i)ákwá – cry

(ii) Ákwà – cloth

(iii) àkwà – bed

(iv) àkwá – egg

(v) a(-)zu(/) – back

(4a)

Na n’ oru dika Isingwa

Na n’ oru dika Njiko

Na n’ oru dika Nyemakangwa

Na n’ oru dika mbuuzo.

(4b)

TABULATE

Oru Na

(i) Na dika Isingwa

(ii) Na dika Njiko

(iii) Na dika Nyemakangwa

(iv) Dika mbuuzo

Ahiriokwu

(i) Nara ya ego Shu

(ii) Obi na ada

(iii) Ayi na-abia taa

(iv) n’ elu Ulo ya

NECO 2021 Hausa Objective And Essay Answers (5th August, 2021)

(5a)

Ahiriokwu by mpkuru Ole maobu Ole jekotura onu need Aha Ome, Ihe emere na Ngwa ma nwe nghota Zuru Oke.

(5b)

Ahirinha – Obi biara ma O hughi ayi

Ahuriukwa – Ha biara mgbe Mmiri na’ Ezo

Ahirinju – O righi nri

Ahirimfe – Uche bu nwa m

(10a)

(i) Ebere bu azu na mmiri

(ii) Nwannyi ahu bu usu

(iii) Ekene bu mbe

(iv) Nwafo bu ezi

(v) Adaku bu edi

VI Nwata ahu bu aturu.

(10b)

Ebere maara egwu mmiri nke oma.

Nwanyi ahu joro njo nke ukwu.

Ekene na-agho aghugho nke ukwu.

Nwafor na- eru ezigbo inyi. On naghi adi ocha.

Adaku na-arahu oke ura.

Nwata ahu na-ezuzu ezuzu.

(11a)

(i) Aka aja aja na-ebute onu mmanu mmanu

(ii) Agbisi gbaa otule, o muru ako

(iii) Isi kote ebu, o gbaa ya

(iv) Ego bu mma di nko

(v) O bu otu aka ha nwannyi ka o na-atu kwasi di ya.

(11b)

Aka aja aja na-ebute onu mmanu mmanu putara Onye ruo, o rie.

LEAVE A REPLY

Please enter your comment!
Please enter your name here